Site na ngwụcha izu asatọ
ruo na ngwụcha afọime,
“mmadụ nke na-akpụta akpụta
ka ana-akpọ fitọs,”
nke pụtara “nwa na-amụbeghị amụ”
(ya bụ nwa ebu n’afọ).
N’oge ana-akpọ oge nke fitọs
(ya bụ oge ebu nwa n’afọ),
anụ ahụ na–eto nke ukwu,
akụkụ ahụ dị iche na–ebido rụwa ọrụ.