nwa ebu n’afọ nwekwara ike ijide ihe aka,
megharia isi ya ka ọ gaa ihu
ma ọ bụ azụ,
mepee ma mechikwaa agba ya,
megharia ire ya, rie ude nakwa gbatia.
Irighiri akwara nọ n’ihu,
nakwa nke nọ n’ọba aka,
na makwa n’oba ụkwụ nwere ike ịmata
mgbe emetụtara aka dị mfe.
"N’imeghari ahụ maka mmetụta dị mfe
n’ọ ọba ụkwụ,"
nwa ebu n’afọ ga-ehulata ukwu ya na ikpere
ya, o nwekwara ike rọkọlata mkpụrụ ụkwụ ya.