Embrayo ahụ ebido ịmmegharị
ahụ n’eyighi eyi
nakwa ịmmeghari ahụ nke na-emetuta ya.
Udị mmeghari ahụ a na-adị mkpa
iji kwalite ezigbo otito nke ụmụ irighiri
akwara jikọtara ime ahụ.
N’izu isii,
Ọkpụkpụ sel nke ọbara ebidola ịpụta
N’ime umeji
ebe limfosaiti ewerela ọnọdụ.
Udị sel ọbara ọcha a
bụ ihe dị oke mkpa n’otito nke sistem
na-egbochi oria dị iche iche.
Chapter 22 The Diaphragm and Intestines
Daiafram,
bụ ihe mbụ dị mkpa eji eku ume,
ka ana akpụtakarị n’izu isii.