Ọkpụkpụ, njikọ, akwara ike,
ụmụ irighiri akwara,
na oghere ọbara nke aka n’ụkwụ
e were nwayọ na-eyitekwa nke ndị okenye.
N’izu asatọ akpụkpọ anụahụ dị mpụta,
aburuzie ngidingi akpụkpọ,
tufuchaa nnabata ihie ya.
Agbaanya etolite mgbe aji
bidoro putaba n’ọnụ ya.